Gay McDougall

Gay McDougall
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịNjikota Obodo Amerika Dezie
Aha enyereGay Dezie
aha ezinụlọ yaMcDougall Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya13 Ọgọọst 1947 Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee Dezie
Ọrụ ọ na-arụonye ọka iwu Dezie
onye were ọrụDebevoise & Plimpton Dezie
Ọkwá o jiUN Special Rapporteur on Minorities Dezie
ebe agụmakwụkwọYale Law School, London School of Economics and Political Science, Bennington College Dezie
ogo mmụtaMaster of Laws Dezie
agbụrụNdi Afrika nke Amerika Dezie
Ihe nriteCandace Award Dezie

Gay Johnson McDougall (amụrụ n'Ọgostụ 13, afọ 1947, na steeti Atlanta, Georgia) bụ onye ọka iwu Obodo America nke jirila ọrụ ya na-ekwu maka ikike mmadụ na ịkpa ókè agbụrụ. Ọ bụ ugbu a onye ọkà mmụta pụrụ iche na ụlọ ọrụ Leitner Center on International Law and Justice nke Fordham University Law School. Ọ bụ onye isi nchịkwa nke Global Rights, Partners for Justice (site na Septemba afọ 1994 ruo afọ 2006). N'ọnwa Ọgọstụ afọ 2005, a kpọrọ ya onye ọkachamara mbụ nke otu United Nations Independent na Minority Issues, na-eje ozi ruo n'afọ 2011.[1]

  1. Office of the United Nations High Commissioner for Human Rights website. Retrieved November 16, 2009.

© MMXXIII Rich X Search. We shall prevail. All rights reserved. Rich X Search